Anywhere you go o Anywhere you go o If you no see Ịgbọ man Nwanne gị bòchaa (Ayamma mma) Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele (Ayamma mma) Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti (Ayamma mma) Obodo sịrị ike ka ndị Ịgbọ ná-abanye (Ayamma mma) Ha banye ébé ahụ hà ebulu ike wee pụta (Ayamma mma) Ugochukwu nyere anyị nyawa k'anyi ji aga nụ (Ayamma mma) Iyooko iyoo oko oko Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile Let's come together n'anyi ncha bụ ofu Chukwu bụ ike anyị o Chukwu bụ ike anyị o Chukwu bụ ike anyị o Nyawa k'anyi ji aga Ka m'naba n'ala Ịgbọ ébé ahụ amulu mụ (Ayamma mma) I nee m anya n'ukwu na ife mụ yiri bụ Aba (Ayamma mma) Innoson Group motor kà ọ na-aluzi (Ayamma mma) Made in Nnewi nyanwa ka m na-achọ nụ (Ayamma mma) Abakiliki rice nyanwa ka m na-erizi (Ayamma mma) Akụ lụọ uno amalu nụ ébé o si bido Makana Anywhere you go o Anywhere you go o If you no see Ịgbọ man Nwanne gị bòchaa Chukwu bụ ike anyị o Chukwu bụ ike anyị o Chukwu bụ ike anyị o Nyawa k'anyi ji aga Ọ gịnị dị mèrè, na-anyị adị emezi nwanne Ọ gịnị dị mèrè, asụsụ anyị ji àlà Ònye Ịgbọ mụta nwa nuu, osubalu ya oyibo Oyibo amaka maná oburo asụsụ anyị o Ijele be anyị ọ ya kà i na-eme e Biggie nwanne m, Ịgbọ bụ Ịgbọ anyị ekulie Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile Let's come together n'anyi ncha bụ ofu Chukwu bụ ike anyị o Chukwu bụ ike anyị o Chukwu bụ ike anyị o Nyawa k'anyi ji aga Alili eligbuo mụ ndi be anyị e gburu n'agha a (Ayamma mma) Akpata oyi na awụ mụ nyawa ka m ji ebezi (Ayamma mma) They rape our womenu nya kà m ji etizi They starve our children nya ka' m ji ebezi (Ayamma mma) Nnamdi Kalu, nwanne ji s'ike (Ayamma mma) Emee élú, mee àlà ná uche Chukwu ga-emelili Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile Let's come together n'anyi ncha bụ ofu Maka ná anywhere you go o Anywhere you go o If you no see Ịgbọ man Nwanne gi bòchaa Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele (Ayamma mma) Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti Ụmụ Ịgbọ na-agba mbọ nụ nya k'anyi na-ekwu nụ (Ayamma mma) Ajọ mmụọ ná Ajọ mmadụ fa na-eme ná nkịtị Ijele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga (Ayamma mma) Biggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga Maka ná Chukwu bụ ịke anyị o Chukwu bụ ịke anyị o Chukwu bụ ịke anyị o Nyawa k'anyi ji aga Genevieve nwa na ndị Ịgbọ ji gị aba (Ada Mbaise) Ijele nwanne na ndị Ịgbọ ji gị aga Ogadagidi be anyi na ndị Ịgbọ ji gị aba Chimamanda Adichie na ndị Ịgbọ ji gị aba Bangladesh ka ndị Ịgbọ na-etipado Obi na South ná ndị Ịgbọ ji gị ekwú Iyookoko iyookoko m na-akụ kwa Mix Monster Iyo m iyo m iyoo koko