Kezikwenu Kee ife mmere gi now kee ife mmere gi now Heh ah Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m Ikpere m di na ala so ihe m na ayo bu ka inabata m Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m Odiro m easy maka o diri m easy munwa amam bee gi Odiro m easy mana odiri gi easy munwa amam nkwe gi Oso gi di busy ma di busy munwa ga eche gi' Mma atufu my ego and dignity pasa na eche gi Nne ilofugo just a week ago Ka ilelu m anya si m you will never let me go I know I messed up Ekwesiri m ijide onwe m mana after Kam nuru mmanya enwetzighi m onwe m Ha, Asa obula gafetere nsi Hi nne kee weey And enweghim any coinse no na rail way Mana enwegodi ihe mmere i plan to keep it on the low Kitanuwa olum akugo obi m ajugo oyi ka snow Imagine osi m na oge Ina ako ona ato gi ka maggi Nok Nhapu ya na ulo kporo asa baa joint na falomo Nhapu 8hours salom na tell na meni mo Ama na ihe na ato uto mola agba lomo Osela her mind is made up she got to leave Okwa tata ka m ntiyere engagement ring ya na fridge Nwanne ofu taa ka ochopulara wee bunyem the heat Nwanne udi ihenuwa na ekom ka se le ke le beat Left with no option, left with no caption Isi na icholom na could be her last junction Now nna erigretizi my action Nyem ohere ozo kam nhandluo obi go with caution Huh, girl, don't worry about the thing Gbaghalum m everything Casue everybody makes mistakes For my heart on the key I believe we are meant to be Mana adiro m above mistakes Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada Everybody makes mistakes Agbamna wey moh, akorna wey moh Lotakwa na eveybody makes mistakes Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m Ikpere m di na ala, so ihe m na ayo bu ka inabata m Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m See the way I love you, you don't know about it But the love that is crazy you better ask somebody Efune so se kele kuna ba ni Nwa ifu udi onwunwa nna eze ifu na nna agbani Chai, a trygom everything ka obi gi dajuo Nkpo gi, kporom oyi ka ha soro wee yor gi Now I'm all alone soso ihe nna anu everyday bu mmanya Still ijuwaa nti hapum chakom welu uche gbanaa Away match alaputa moh Amarom udi onwunwa dabara mo Amarakwa m ife nga eme ma iturapu moh Obi agbawalam baby biko gbaghalum, gbahalum Girl, don't worry about the thing Gbaghalum m everything Casue everybody makes mistakes From my heart on the key I believe we are meant to be Mana adiro m above mistakes Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada Everybody makes mistakes Agbamna wey moh, akorna wey moh Lotakwa na eveybody makes mistakes Echefukwala nkwa anyi kwelu onwe anyi ada Everybody makes mistakes