O'biara board o'biara board O'biara board o'biara board Onwere show onwere show Imana onwere show onwere show Iyo Kama nnu ga ananu ofe ya atula ya atu Kama asa ga awum n'ala m'achula ya achu Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa ebupute okpogho Imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di Obiagu Imana boys nwelu Obiagu Obiagu Onye nku nu Obiagu kpaputa ya k'osie Obiagu Onye ego nu Obiagu weputa ya ka'm fu'nu Obiagu Kpaputa ya ka'mhu nu Obiagu Nyem nyem kam kadu Obiagu Wunyelum honour Obiagu inweeya Ah! Onye isi wunyelum honour Ibukwa ezege wunyelum honour Eh! Onye eze wunyelum honour Kam solo umu ogbom wee kulu mgwo Maka, dika gi amaghi n'ibu santa Ego m'nyere gi aburo canter Men na-ballu na recession ebe ndi Owu saga here sugakwa grammer Omegide kute udiokpa O ga eweputalu gi temkpa Onye isi ibu lekpa mana umu asa na-agalu gi mental Agbalusia nwa ngene, agbalusia ekulu nwa ngene nuo'a Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo Since I discovered now, adim covered so Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo Boys oh, yeah oh, yeah boys oh, yeah oh, yeah Unu sikwa'mu gawa oh, yeah Sinu ya n'inwere ya oh, yeah Boys oh, yeah oh, yeah boys oh, yeah oh, yeah Unu sikwa'mu gawa oh, yeah Sinu ya n'inwere ya oh, yeah Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe ya atula ya atu Kama asa ga-awum n'ala m'achula ya achu Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho Imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di Obiagu Imana boys nwelu Obiagu Obiagu Onye nku nu Obiagu Kpaputa ya k'osie Obiagu Onye ego nu Obiagu Weputa ya ka'm fu'nu Obiagu Kpaputa ya ka'mhu nu Obiagu Nyem nyem kam kadu Obiagu Wunyelum honour Obiagu Ah! Isito nwa wunyelum honour N'ibukwa ezege wunyelum honour Eh! Levels wunyelum honour Oam solo umu ogbom wee kulu n Ifegboba aga-a'dodge ya oh Asikwa na-aga a'lodge ya oh Onawakwa-aga a'act ya oh Onawulie ezuo panti ya oh Mmegide chokwa ego'm ngwa Nwa nwa n'aga a'search ya oh Obulu ya aga-a'casti ya oh Tudapu ya aga-a'flash ya oh Imana agbalusia nwa ngene Agbalusia ekulu nwa ngene nuo'a Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo Since I discovered now, adim covered so Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo Boys oh, yeah oh, yeah boys oh, yeah oh, yeah Unu sikwa'mu gawa oh, yeah Sinu ya n'inwere ya oh, yeah Boys oh, yeah oh, yeah boys oh, yeah oh, yeah Unu sikwa'mu gawa oh, yeah Sinu ya n'inwere ya oh, yeah Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe ya atula ya atu Kama asa ga-awum n'ala m'achula ya achu Ima boys na'agbashi mbo ike na efinishi obodo Gbaputa, ebupute okpogho imana men nwelu Obiagu Imana guys nwelu Obiagu Imana uwa mgbede di, Obiagu Imana boys nwelu Obiagu Obiagu Onye nku nu Obiagu Kpaputa ya k'osie Obiagu Onye ego nu Obiagu weputa ya ka'm fu'nu Obiagu Kpaputa ya k'anyi hunu Obiagu Nyem nyem kam kadu Obiagu Wunyelum honour Obiagu O'biara board o'biara board O'biara board o'biara board Onwere show onwere show Imana onwere show onwere show Odi karid odi karid Imana odi karid odi karid Onwere levels onwere levels Imana onwere levels onwere levels Odi mbada odi mbada Imana odi mbada odi mbada Obu ishito obu ishito Imana obu ishito obu ishito Obu ya k'awusa obu ya k'awusa Imana obu ya k'awusa obu ya k'awusa Onwere ya onwere ya Imana onwere ya onwere ya Extraordinaire