Nnem nneoma Okwa gi n'edu'm ka mmuo Isim atul'ujo nwa jee nke oma Man'ekpelum ekpere kam no oma Hey onwelu ife ikwelu k'okom Inwelugodi ije yoolum I nwe mama letekwa nne gi oh Chukwu biko gozie ochie Dike mama Nna gozie nnem ochie Dike nnem Chukwu biko gozie daalu nnem Ochie Dike mama daalu nnem oh Nna gozie nnem Chukwu gozie gi Ochie Dike nnem ochie Dike nnem oh Ahnn Olisah gozielum nwanyi ahu m'si n'ime ya puta uwa Maka afufu n'ile ota'alum n'elu uwa Okwa ekpele gi n'edu'm ije n'elu uwa Si'm welu obi ume ala sobe ndi uwa Zuom n'uzo Chi si'm hapu ihe nke uwa Si'm solu obim esokwala ndi uwa Ebe obula osolum noro n'elu uwa Iga anom na-aru k'ibu oburu puta uwa hm hm hm hmm Ina ebuzo agum before igunye onwe gi Mgbe ozulum I hapurum oke gi Mgbe umu uwa biara ka ha megidem hm hm hm hmm Isi'm akujola my face e ndu nwoke Lee lee okwa o gbajie dolo hm hm hm hmm Ikwu n'ibe gbarapum gi ka m'na agbakuru Obu gini ka m'ga eji ekele mama'm Chineke nna biko gozielum mama'm I mana onwa-ite naani oh Ka nnem bulum n'afo Nnem tala afufu n'uwa Wee muo'm ezigbo nnem O bu gini ka m'ga eji Wee kele nne mulum oh Ochie Dike nnem Obu ego obu akwa ojiro Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh Chineke nnam Biko gozielum nnem oh gozie gozie Ochie Dike nnem oh nnem oh Chukwu biko gozie ochie Dike mama Nna gozie nnem ochie Dike nnem Chukwu biko gozie ochie Dike mama Nna gozie nnem ochie Dike nnem Huhhh elee yeah Nwa ma mma okwa mama o'kwa mama Nwa ba'uru o'kwa mama o'kwa mama N'asa ma'esi nri bukwa mama o'kwa mama N'azulu nwa azu bukwa mama o'kwa mama Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutu Onye oga emechu ihu bu mama eh And nwanyi tocha we muta nwa nke ya Onye ga-abia omugwo bu mama hm hm hm hmm M'ga n'etu gi mama the mama Ofu ka idi I no get another hm hm hm hmm Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba Moulduo down m'mata the weather hm hm hm hmm M'malofu your sacrifice and your advice You fall for my right just to make things right hm hm hm hmm Ibulu ONU ka my future di bright I promise to make yours a paradise I mana onwa-ite naani oh nine months Ka nnem bulum n'afo elee Nnem tara afufu n'uwa wee Muo'm ezigbo nnem eziokwu O bu gini ka m'ga eji Wee kele nne mulum oh ehn Ochie Dike nnem otua k'odi otua k'odi Obu ego obu akwa ojiro at all Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh Chineke nnam Biko gozielum nnem oh gozie gi mama Ngozi Ngozi Ochie Dike nnem ogologo ndu n'aru isi ike Ogan'eso gi nne oh nnem oh Chukwu biko gozie gozielum nnem oh Ochie Dike mama gozielum nnem eh onye mulum eh Nna gozie nnem gozie ya gozie ya mama'm oh Ochie Dike nnem Chukwu biko gozie ochie dike mama Nna gozie nnem ochie Dike nnem uh uh uh uhh Mama'mu bu ochie Dike Oma k'esi ejide ezi n'ulo uh uh uh uhh Oshie ike obulu ngwa afia ya ke n'isi Tupu olota nri ejuputa ezi n'ulo uh uh uh uhh Mama'mu bu ochie Dike hm hm hm hmm Mgbe uwa n'acho ife fa ga-eme ibe fa Nnukwu okwu putalu oyi adirozi Nwanne adirozi ibe adiro uh uh uh uhh Ochie dike nnem silu'm ebe nwam kwu O' ebe ahu kam ga-akwu