Abulo

Phyno

    Continúa después del anuncio

    Iche no so ginwa n’eme ihe mens taa enwem mens nah

    Abulo abulo
    Abulo kupurum abulo

    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa
    Men ga akpukwa gi isi with aguba
    Abulo kupurum abulo ooo
    Abulo kupurum abulooo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Ona ada mu na gi bu nwa akpuda
    Before mu a kpuo gi isi with aguba
    Abulo kupurum abulo
    Abulo kupurum abulo

    Achonam okwu abulo
    Adighi eme ihe umu asa nwanne abiaghi m ebe ka anyi sebezie okwu abulo
    Iwaa taata nnwee gi tomorrow gosigi na mu agighi ekwu oke okwu abulo
    And igaa na my hood ifu no njakiri ka eji ekwu eziokwu abulo
    Biko nnwee gi na-mgbago just malukwa na m ga atukwa gi down abulo
    Nnwee gin a ibili iga agwa m reason iji a run m down abulo
    Anulu m kepu kepu na isi na iga richeru guy abulo
    Nwa mgbo wey tryia rubbish somebody somebody go die abulo
    Okwa anyi zulu afia mana ife ina achozi bu ka irie my cash abulo

    Okwa ima na m nwere umu oma ga enyetukwa gi akpo for dash abulo
    Isi na ibu alobam ma na a plan nu kwa ka iga esi woo my babe abulo
    Anyi macha ife ina eme one day men ga-akpo your tape abulo
    Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo
    Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo
    Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo
    Mu na ego shape i-na ego followers you see we are not the same abulo

    Continúa después del anuncio

    Muon a eri ihe fio fio

    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa
    Men ga akpukwa gi isi with aguba
    Abulo kupurum abulo ooo
    Abulo kupurum abulooo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Ona ada mu na gi bu nwa akpuda
    Before mu a kpuo gi isi with aguba
    Abulo kupurum abulo
    Abulo kupurum abulo

    I na ha amacha nu abulo
    Anyi ga ezi gi jee na aru men m aputakwa anyi ga atu gi utu aka abulo
    And men gi bu men m mana men m aburokwa men gi abulo
    Oso gi kpoto ndi ga esele ahu ga emechakwa bulo cell gi abulo
    Nwanne mbosi m ga abia for my money nga kwechiri munwa achohozikwa akuko
    Jiri nwayo dosaru m ego m asu narum oyibo ebe a abughi ulo akwukwo

    Ugwu iji m ekwere akwu m mana everyday ipasa na club anwu so nkwu abulo
    Mbosi obula m ga enwe gi am taking my money
    Nga etiche kwa gi abulo
    Ochicha mere ihe eboro oke so gi nwa bu ihe na a casti zi m abulo
    Mu na gi ruru oru coded iwee si no munwa ka iga arukazi abulo
    Ogebugba awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo
    Nneifni awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo
    Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo
    Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo
    Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo
    Mu na ego shape ina ego followers you see we are not the same abulo

    Muon a eri ihe fio fio

    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa
    Men ga akpukwa gi isi with aguba
    Abulo kupurum abulo ooo
    Abulo kupurum abulooo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Abulo abulo abulo kupurum abulo
    Ona ada mu na gi bu nwa akpuda
    Before mu a kpuo gi isi with aguba
    Abulo kupurum abulo
    Abulo kupurum abulo

    Nnaa nwanne nekwe nu onye a ooo
    Ikwo ino ebe a muna onye gaa 50 50 nwanne muna onye gaa 1st year
    Kachika okwa ino here muna onye gaa ya ford here na
    Ford ebea onye a nyezie m ego muoh o feeluo like iri my money
    Abulo no be so
    Abulo iga enyekwa m my money
    Abulo e feelulu na ina emeziri m ihe mens abii
    I feeluru na mu enwee mens abulo enweem mens guy
    Abulo abulo mu nwa nwelu mens
    Nwanne ichoo nkporo gi mens guy
    Abum nwa obiagu guy live
    Cheru m na council guy live
    Nwanne enwem mens abulo
    I na emezirim na inwere mens ok ok
    Ehh ka anyi putawazia
    Ehh ka anyi mewezie ihe dinaya now ehh
    Abulo taa ka anyi guzie ehh
    Ana m eme ihe mens nah
    Iche no so gi nwa na eme ihe mens taa enwem mens nah

    Información de la canción

    Composición:

    ¿Los datos están equivocados?

    Enviar revisión