I Got Ur Back

Phyno

    Continúa después del anuncio

    Shabalistical
    Yeah yeah yeah
    Oh nooo yeah

    A wise man once told me
    When you are feeling helpless
    Make you help someone
    My brother, I say nothing spoil
    Pick up yourself when you fall ooo
    As you help somebody
    E ji na ya wee too ONU
    And e ji na ya wee nya isi ooo

    Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya
    Bu nekwa jidelum o
    M yoba binyenu m o
    E mechaa m ga akwuchi gi o
    Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya
    Bu nekwaa jidelum o
    M yoba binyenu m o
    M jide m ga akwuchi gi o

    Nyelu nwanne gi akaa o
    Ma o si kwa gi n'obii o
    Metu nwanne gi akaa o
    Tell am I got ur back o
    Ngwa nyelu nwanne gi akaa ooo
    Ma o si kwa gi n'obii ooo
    Metu nwanne gi akaa ooo
    Tell am I got ur back ooo

    Continúa después del anuncio

    Nyelu nwanne gi aka si ya
    Ahuru m gi n'anyaaa
    I bu onye uwa omaaa
    Ahuru m gi n'anyaaa
    Nyelu nwanne gi aka si ya
    Ahuru m gi n'anyaa o
    I di too much oo
    Ahuru m gi n'anyaa

    Shabalistical
    M welu ka nwanne m nwanne m nwanne m
    No go take am for granted take am granted
    Nwanne welunu obi nwanne nwanne m nwanne m
    I go dey for you nwanne m je ka soo

    Some dey give may dem show
    Some dey give may dem help
    O nwelunu onye nyelu gi kene ya
    I say give na givee

    Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya
    Bu nekwa jidelum o
    M yoba binyenu m o
    E mechaa m ga akwuchi gi o
    Ife nwoke nyelu nwoke ibe ya
    Bu nekwa jidelu m o
    M yoba binyenu m o
    M jide m ga akwuchi gi o

    Nyelu nwanne gi akaa o
    Ma o si kwa gi n'obii o
    Metu nwanne gi akaa o
    Tell am I got ur back o
    Ngwa nyelu nwanne gi akaaa ooo
    Ma o si kwa gi n'obiii ooo
    Metu nwanne gi akaaa ooo
    Tell am I got ur back ooo

    Nyelu nwanne gi aka si ya
    Ahuru m gi n'anyaa
    I bu onye uwa omaa
    Ahuru m gi n'anyaa
    Nyelu nwanne gi aka si ya
    Ahuru m gi n'anyaa
    I di too much oo
    Ahuru m gi n'anya

    Información de la canción

    Composición:

    ¿Los datos están equivocados?

    Enviar revisión