Yes, I Pray

Phyno

    Continúa después del anuncio

    Udo nke onye nwe anyi
    Ọṅụ nke onye nwe anyi
    Bia rara onwe anyi
    N'aka nke onwe nwe anyị
    Nwa oge nta, nwa oge nta, ihe adịla mfe
    Nwa oge nta, nwa oge nta, ihe adịla mfe

    (Penthauze)
    Everyday, everyday smile upon my face
    When they ask me wetin de, all I have to say
    Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide, nwa oge nta
    Ehh ehh

    Everyday, everyday smile upon my face
    When they ask me wetin de, all I have to say
    Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide, nwa oge nta
    Eehhh

    Ewepụ́ Chukwu where I for de today
    Used to pray for things that I have today
    Ṅ lote ya, it feels like yesterday
    Oge m na-ajụ Chineke nna Where you dey?
    Changed my story, make my dream unfold
    Ife ọ̀bụ́la aka m nọ make it turn to Gold
    Akalaka inyelụ́m no man can oppose
    Made my life the greatest movie ever told (ooh no)
    Nwanne I've been grinding
    Beer for perfect timing
    Ewu n'enwerọ ọdụ n'ụwa, still I'm smiling
    Everyday I'm struggling now it's checks and signings
    From nothing to something, this is God's designing
    Now ha ekwerego, ndị ihem na-atụ́ bụ ula etetego
    Ụzọ kpọchidolom emepe go
    Olisa bi n'eluigwe emeriwo (hei)

    Everyday, everyday smile upon my face
    When they ask me wetin de all I have to say
    Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide, nwa oge nta
    Ehh ehh

    Continúa después del anuncio

    Everyday, everyday smile upon my face
    When they ask me wetin de all I have to say
    Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide, nwa oge nta
    Ehh ehh

    Akwụkwọ Nsọ sịrị na onye yọ̀ọ
    Oga ayọ̀ta, onye kụọ aka, na-aga e meghere ya ụzọ
    Onye kpọọ, na-aga aza'ya
    Nkea bụ nkwa onye nwe anyị kwere
    And otua ka oga adigide
    Ruo mgbe ebighị ebi

    Haa, I remember the days m na-agba gote
    N'ebelu Olisa ka onye mụ the melody
    All I have was the vision of making it
    And adim ready for what God prepared for me
    My heart was feeling cold but I'm getting close
    Me I want to blow in this industry, maka m nọ ezigbo high
    But I'm feeling low, can somebody take off this energy
    Before I gụọ revelation gụọ nụ Genesis
    Ihe anyị na-akụbụ bụ leggediz
    Now my guys na-anya Mercedes and ịma na ekpere bụ the medicine
    High from the bottom men, I rise to the top
    Ịkọ m dị empty God efilie my cup
    Now I'm winning now the boy is shining
    Agwalum ha si n'ekpere bụ my backup

    Everyday, everyday smile upon my face
    When they ask me wetin de all I have to say
    Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide, nwa oge nta
    Ehh ehh

    Everyday, everyday smile upon my face
    When they ask me wetin de all I have to say
    Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide, nwa oge nta
    Eehhh

    Yes I pray, yea I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide nwa oge nta
    Ehh ehh

    Yes I pray, yea I pray, Ife-adiwo mma
    Ọ naghị adịgide nwa oge nta
    Eh

    Información de la canción

    Composición:

    ¿Los datos están equivocados?

    Enviar revisión