Udo nke onye nwe anyi Ọṅụ nke onye nwe anyi Bia rara onwe anyi N'aka nke onwe nwe anyị Nwa oge nta, nwa oge nta, ihe adịla mfe Nwa oge nta, nwa oge nta, ihe adịla mfe (Penthauze) Everyday, everyday smile upon my face When they ask me wetin de, all I have to say Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide, nwa oge nta Ehh ehh Everyday, everyday smile upon my face When they ask me wetin de, all I have to say Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide, nwa oge nta Eehhh Ewepụ́ Chukwu where I for de today Used to pray for things that I have today Ṅ lote ya, it feels like yesterday Oge m na-ajụ Chineke nna Where you dey? Changed my story, make my dream unfold Ife ọ̀bụ́la aka m nọ make it turn to Gold Akalaka inyelụ́m no man can oppose Made my life the greatest movie ever told (ooh no) Nwanne I've been grinding Beer for perfect timing Ewu n'enwerọ ọdụ n'ụwa, still I'm smiling Everyday I'm struggling now it's checks and signings From nothing to something, this is God's designing Now ha ekwerego, ndị ihem na-atụ́ bụ ula etetego Ụzọ kpọchidolom emepe go Olisa bi n'eluigwe emeriwo (hei) Everyday, everyday smile upon my face When they ask me wetin de all I have to say Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide, nwa oge nta Ehh ehh Everyday, everyday smile upon my face When they ask me wetin de all I have to say Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide, nwa oge nta Ehh ehh Akwụkwọ Nsọ sịrị na onye yọ̀ọ Oga ayọ̀ta, onye kụọ aka, na-aga e meghere ya ụzọ Onye kpọọ, na-aga aza'ya Nkea bụ nkwa onye nwe anyị kwere And otua ka oga adigide Ruo mgbe ebighị ebi Haa, I remember the days m na-agba gote N'ebelu Olisa ka onye mụ the melody All I have was the vision of making it And adim ready for what God prepared for me My heart was feeling cold but I'm getting close Me I want to blow in this industry, maka m nọ ezigbo high But I'm feeling low, can somebody take off this energy Before I gụọ revelation gụọ nụ Genesis Ihe anyị na-akụbụ bụ leggediz Now my guys na-anya Mercedes and ịma na ekpere bụ the medicine High from the bottom men, I rise to the top Ịkọ m dị empty God efilie my cup Now I'm winning now the boy is shining Agwalum ha si n'ekpere bụ my backup Everyday, everyday smile upon my face When they ask me wetin de all I have to say Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide, nwa oge nta Ehh ehh Everyday, everyday smile upon my face When they ask me wetin de all I have to say Is yes I pray, yes I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide, nwa oge nta Eehhh Yes I pray, yea I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide nwa oge nta Ehh ehh Yes I pray, yea I pray, Ife-adiwo mma Ọ naghị adịgide nwa oge nta Eh